Rudeboy (singer)
Ọdịdị
Rudeboy (singer)
[dezie]Paul Okoye (amuru 18 Novemba 1981), onye amara aha ya dika Rudeboy, bu onye egwu Naijiria. Ọ ghọrọ onye ama ama na 2000 dị ka onye so na P-Square duo ya na nwanne ya nwoke ejima Peter Okoye.
Ihe ndi okwuru
[dezie]- Enweghị mgbu, enweghị uru na enweghị ụzọ mkpirisi
- Onye ọ bụla bara ọgaranya ma nwee ihe ịga nke ọma na Instagram na-ebi ndụ adịgboroja yana data aghụghọ.