Ross Gay

O sị Wikiquote

Ross Gay[dezie]

Ross Gay (amuru August 1, 1974) bu onye America na-ede uri na prọfesọ.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • Enwere m mmetụta nke ikewapụ n'ụzọ dị iche iche, na-enwekwa ọnụma na mwute na-enweghị nkọwa gbasara ọtụtụ ihe. Ozugbo m nwetara uri ndị ziri ezi, amatara m ma eleghị anya ụzọ isi kwupụta ihe ndị ahụ, kọwaa ha.
  • Ọ dị m ka n'ime afọ ndị gafeworonụ, etinyewo mkwu ego n'ụdị olu edere ede. Na jikọọ na nke ahụ, na m nwere mmasị na ndị na-ege ntị n'ụzọ dị iche karịa ka m dị na mbụ. Enwere m mmasị ilekọta ndị na-ege m ntị. Achọghị m ilekọta ha. M pụtara ịghọta. Aghọtara m na onye na-agụ ihe m deworo bụ mmesapụ aka.

Ebenside[dezie]

https://www.writermag.com/writing-inspiration/author-interviews/ross-gay/