Rosa Parks

O sị Wikiquote
Rosa Parks

Rosa Parks onye amụrụ na(February 4, 1913 - Ọktoba 24, 2005) bụ onye ndọrọndọrọ onye Afrikan-Amerika nke Civil Rights Movement amaara nke ọma maka ọrụ dị mkpa ya na Montgomery bus boycott. Ndị Otu Omeiwu United States kwanyere ya ugwu dị ka "first lady of human rights" na “nne nke ngagharị nnwere onwe”.

Kwotu[dezie]

Ọ ga-amasị m ka e cheta m dị ka onye chọrọ inwere onwe ya...ka ndị ọzọ wee nweere onwe ha.” December 1, 1955 [1]

Edensibia[dezie]