Gaa na ọdịnaya

Rita Akpan

Sitere na Wikiquote
Rita Akpan
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha enyereRita Dezie
aha ezinụlọ yaAkpan Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya28 Septemba 1944 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Akwa Ibom Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye nkuzi, minister Dezie
Ọkwá o jiMinister of Women Affairs and Social Development Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Oregon Dezie

Rita Akpan bụ onye nkuzi Naịjirịa nke bụ Minista Maka Ihe Gbasara ụmụ nwanyị na kabineti nke Onyeisi ala Olusegun Obasanjo n'etiti ọnwa Julaị afọ 2003 na Juunu afọ 2005.

Okwu ndị o kwuru

[dezie]

E nwere m obi ụtọ n’ezie n’ihi na echeghị m na m ga-eru afọ iri asatọ site n’ihe niile m kpatara n’oge ntorobịa m. Abụ m onye ọlụ ọgụ. Ka m na-alụ ọgụ. Mana ka Chineke debe m ndụ ruo na njedebe, amaghị m otú m ga-esi dị, mana m na-ekpe ekpere ka Ọ debe m ogologo oge.

* Obong Rita Akpan Ememe Ncheta Ụbọchị Ọmụmụ nke Iri Asatọ, 29th September 2024. Youtube Mịnịstrị nke Ozi na Atụmatụ-AKS

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: