Risper Alaro

O sị Wikiquote
Risper Alaro
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKenya Dezie
aha ezinụlọ yaRisper Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1974 Dezie
Ebe ọmụmụKenya Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaSwahili, Bekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnyeisi azụmahịa Dezie
Ọkwá o jidirector Dezie
ebe agụmakwụkwọMoi University, United States International University Africa Dezie
ogo mmụtaBachelor of Arts, Master nke Nchịkwa Azụmaahịa Dezie

Risper Alaro bụ onye na-edekọ ego, nwanyị ọchụnta ego na onye isi ụlọ ọrụ na Kenya. Na Maachị 2022, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi ego otu na Centum Investments, ụlọ ọrụ na-ere ahịa n'ihu ọha na Kenya. Oke ahịa nke Centum Investments na-ere ma [[w:Nairobi Stock Exchange|Nairobi Stock Exchange] na na [[w:Uganda Securities Exchange|Uganda Securities Exchange].

Okwu okwuru[dezie]

  • Enwere m obi ụtọ nke ukwuu na enwere m ekele maka ohere ịbanye na ezinụlọ Centum mgbe ezumike gasịrị… Enweela m ohere iji kwalite ọdịmma m ma nweta ahụmịhe ndu dị iche iche. Ana m atụ anya inye aka nke ọma na uto nke Centum.

Njikọ mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: