Gaa na ọdịnaya

Rifkatu Adamu Chidawa

Sitere na Wikiquote

Rifkatu Adamu Chidawa (amuru 18 Febrụwarị 1956) bu Kọmishọna na-ahụ maka njem nlegharị anya na omenala, Niger State, Nigeria.

Okwu okwuru

[dezie]
  • Niger steeti bụ naanị steeti dị na mba ahụ niile bụ akụkụ nke UNESCO Creative City ugbu a, n'ihi ya, anyị bịara 1st na Lagos n'ihi ihe ọhụrụ na ihe okike a ma ama na steeti Niger.

Njiko Mpuga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: