Richard Swift

O sị Wikiquote

Richard Swift soro wee dezi akwụkwọ akụkọ New Internationalist Magazịn site na 1984 ruo 2007.

Okwu ndị o kwụrụ[dezie]

  • Ndị na-ahụ maka onwe na-ezere iji echiche ma ọ bụ asụsụ nke ndị nkịtị, na-adabere n'ihe atụ 'oke' ka ha wee na-eme onwe ha dị ka ndị ọsụ ụzọ nwere obi ike. Ihe ọ pụtara bụ na ókèala a bụ 'ihe efu' n'ụzọ ụfọdụ ebe ọ bụ ezie na a na-ejidekarị ya.
    • S.O.S.: Alternatives to Capitalism (2014), p. 99