Rema (musician)
Ọdịdị
Rema (musician)
[dezie]Divine Ikubor (amuru 1 Mee 2000), nke amara aha ya bụ Rema, bu onye Naijiria na-abụ abụ na onye na-agụ egwú.
Ihe ndi okwuru
[dezie]- Mgbe ụfọdụ, anyị kwesịrị icheta onye anyị bụ n’ihi na ihe anyị chọrọ ịbụ na-ebupụ anyị.
- Hụ m n'anya maka m, ọ bụghị mgbe niile ka m na-egwu egwu, m ka bụ mmadụ.