onye ọka iwu, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, minister, legislator
Ọkwá o ji
Member of Parliament of Uganda, Speaker of the Parliament of Uganda, Deputy Prime Minister of Uganda, Minister for East African Community Affairs, District Woman Representative
ebe agụmakwụkwọ
Makerere University, University of Zimbabwe, Namasagali College, University of Zimbabwe Faculty of Law
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị
National Resistance Movement
candidacy in election
2026 Ugandan general election
agbụrụ
Onye òtù nke
12th Parliament of Uganda
Rebecca Kadaga (amụrụ 24 n'ọnwa Mee afọ 1956) bụ onye ọka iwu na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda nke jere ozi dị ka onye isi oche nke nzuko omeiwu nke Uganda site na 19 Mee 2011 ruo 21 Mee afọ 2021. Ọ na-ejekwa ozi ugbu a dị ka osote onye isi ala Uganda mbụ. Ọ na-ejekwa ozi n'otu oge dị ka onye minista maka East African Community Affairs, na Cabinet nke Uganda.
Gọọmenti Uganda ghọtara na ọ dị mkpa ijikọ mpaghara na azụmahịa, ma na-agba mbọ ịkwalite atumatu na atụmatụ ga-enyere aka n'ịkwalite mmekọrịta akụ na ụba n'etiti mba anyị.
by Javira Ssebwami, 1 March 2023.
A na-esi ebe a ebu unyi gaa Kenya na Rwanda site n'ókè anyị. Edegara m onye minista na-ahụ maka ego [Matia Kasaija] akwụkwọ gbasara ire unyi.
Kadaga dọrọ aka ná ntị banyere ịzụ ahịa unyi na-agafe agafe, Edemede sitere n'aka ndị omeiwu nke Republic of Uganda, 31 Julaị, 2018.