Ranti Bam

O sị Wikiquote

Ranti Bam

Ranti Bam Ranti Bam bụ onye na-ese ihe na Britain-Nigeria sitere na Lọndọn na Legọs mara maka ọrụ ceramịk ya mara mma na ihe ọkpụkpụ ejiri ụdị ụrọ dị iche iche mee.

Ihie Ndị Ọkwụrụ[dezie]

  • "Ịbụ mmadụ pụtara na a ga-enwe ọchịchọ nke ngụgụ obi n'ọtụtụ oge na ndụ anyị. Ekwenyere m na mkpa ọ dị maka ịgwọ ọrịa n'ọnọdụ nsogbu a na-apụtawanye ìhè na ngwa ngwa, n'agbanyeghị njikọ, mmeghe na ịdị n'otu nke ụlọ ọrụ na-emepụta, ga-adị mkpa mgbe niile."

[1]

Ebenside[dezie]