Randa Abdel-Fattah

O sị Wikiquote

Randa Abdel-Fattah

Ọ bụ onye odee Muslim Australian nke sitere na ndị Palestine na ndị Ijipt

Okwu ndi Okwuru[dezie]

  • Nye nwanyị Muslim, hijab na-enye echiche nke ike. Ọ bụ mmadụ ikpebiri onwe ya iyi uwe kwesịrị ekwesị dị ka iwu Onye Okike na-enweghị nwoke si dị; ikwupụta nganga na onwe, ma nabata okwukwe mmadụ n'ihu ọha, na nnwere onwe na nkwenye siri ike

Edensibia[dezie]