Rahama Sadau

O sị Wikiquote

Rahama Sadau[dezie]

Rahama Sadau (amuru 7 Disemba 1997) bu onye omere na Naijiria, onye omere ahia, onye na-eme ihe nkiri, onye na-agba egwu na onye na-agụ egwu. Amụrụ ma zụlite na Kaduna, ọ rụrụ n'asọmpị ịgba egwu mgbe ọ bụ nwata na n'oge agụmakwụkwọ ya.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • Ezi nnwere onwe bụ mgbe ị nwere ike ịme mkpebi ego nke ga-ewetara gị ike akụ na ụba.

Ebenside[dezie]

https://quotes.ng/authors/rahama-sadau/2748/