Gaa na ọdịnaya

Princess Peters

Sitere na Wikiquote
Princess Peters
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha ezinụlọ yaPeters Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1 Ọktoba 1986 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Edo Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEdo Dezie
ọrụ ọ na-arụomee, philanthropist, onye na-emeputa ihe nkiiri Dezie
ebe agụmakwụkwọschool of education, Benson Idahosa University Dezie
ogo mmụtaBachelor of Science Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2004 Dezie
agbụrụBenin City Dezie
nnọchiaha nkeonweL1357503 Dezie

Princess Osayomwanbor Peters (1 October 1986) nke a kacha mara amara site na aha ngosipụta ya bụ Princess Peters bụ onye ọbụ abụ ozioma nke Naijiria, onye na-agụ abụ, onye na-edekọ na onye na-eme ihe nkiri, onye na-emepụta ihe nkiri na onye na-eme ihe ngosi. onye na-eme ebere.

Okwu ndị okwuru

[dezie]
  • Egwu ozi ọma anaghị atọ ụtọ n'ihi na ọtụtụ ndị Naịjirịa na-ahọrọ ige egwu ụwa karịa. Nke a nwere ike bụrụ ihe mwute nye ndị ọbụ abụ ahọpụtara bụ ndị họọrọ mpụrụiche a mana ọ na-akpali m mgbe niile ịgbanwe usoro ọnọdụ ọ bụla m nwetara onwe m, m ga-eme ihe niile enwere ike site n'amara Chineke iji bulie mpụrụiche egwu ozioma na Nigeria.
  • Anam atụanya ogo, kacha mma
  • Amúghịm na uju . Nzolitem siri ezigbo ike. Enwere ọtụtụ ihe m chọrọ nke m na-enweghị ike inweta, ọbụlagodi inwe nne na nna m abụọ n'agbanyeghị na ha nwara ma o lekota mpe ịkpata nri.
  • Ọtụtụ oge, m na-agbalị itinye onwe m n'ọnọdụ ndị ọzọ bi gburugburu anyị bụ ndị na-enweghị ike iri otu ugboro nri kwa ụbọchị na mgbe niile anọm na anya mmiri nke enweghị ike ime ihe iji nyere ọnọdụ ha aka.
  • URHUESE” bụ abụ ekele Chineke maka ịdị mma, ngozi na ikwesị ntụkwasị obi Ya.
  • Urhuese bụ okwu n'asụsụ Edo nke pụtara 'ekele gị' na 'ọ bụ ọba ekele nye Chineke maka ngọzi ya, ịdị mma na ikwesị ntụkwasị obi ya.
  • Urhuese bụ abụ ekele nye Chineke Pụrụ Ime Ihe Nile maka ihunanya na obi-ọma Ya n’ebe ụmụ mmadụ nọ na otu n’ime ebumnuche nke abụ a bụ ịkpali obi ekele n’ime ndị mmadụ n’otu n’otu na gburugburu ebe ụwa. Atụmanyam bụ na onye ọ bụla na-akpọ Urhuese ga-azụlite obi ekele n'ihi na inwe ekele abụghị onyinye kama ọ bụ àgwà nwere ike ịzụlite.
  • 2020 ga-adị ukwuu site n'amara nke Chineke. Ana m arụ ọrụ nnukwu ihe ugbua na enweghị m ike ichere ka ọ pụta ka ụwa hụ ya.
  • Ịbụ nne abụghị ọrụ dị mfe. Ya mere, ndị na-ejikọta ọrụ abụọ ahụ kwesịrị inweta nrite pụrụ iche.
  • Edere m egwu a iji mee ememe ndị nne n'ụwa niile na-ekpe ekpere arịrịò maka uto na ọganihu nke ụmụ ha.
  • Ndị ahịa kwesịrị ịmalite ile ndị na-abú abụ ozi ọma anya ka ha nọchite anya ma kwalite akara ha. N'ezie, ị nwere ntukwasiobi zuru oke ma a bịa n'ihe gbasara ndị ọbụ abụ ozioma.

Ọtụtụ n'ime ha ma ọ bụrụ na ọ bụghị ha niile nwere agwa enweghị mgbagha, nke m na-eche bụ otu n'ime isi ihe ụdị e kwesịrị iburu n'uche na ịchọta onye nnọchianya. Ha anaghị etinye aka na asịrị ndị nwere ike imebi ihe oyiyi nke ụdị. Ha na-akpakọrịta, hụrụ n'anya nke ọtụtụ ndị nwere ọtụtụ ndị na-eso ụzọ kwere na ha na ihe ọ bụla ha na-anọchi anya n'elu ihe niile ha na-aghọta otú iwu na-arụ ọrụ na ike na-agba ọsọ na ika n'ọhụụ zuru okè na oke iguzosi ike n'ezi ihe.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: