Pramila Patten

O sị Wikiquote

Pramila Patten a mụrụ n'ụbọchị 29 n'ọnwa nke isii afọ 1958, bụ onye ọkàikpe, ọnụ na-ekwuru òkè ụmụ nwanyị mba Mọrịshọs nakwa Briten,na onye ọrụ United Nations, onye na-arụ ọrụ ugbua dịka United Nations Special Representative on Sexual Violence in Conflict, nakwa Under-Secretary-General of the UnitedNations; a họpụtara ya n'afọ 2017.

Ihe ndị o kwuru[dezie]

  • Ụmụ nwanyị nwere ikike i me ngagharị iwe,na i bi ndụ na-enweghi ọgbaghara. Site na i were ọnọdụ ọchịchị n'Afganistan, ndị ọchịchị Taliban a narala ọrụ ị kwanyere ikike ndịa ùgwù na ị chekwa ikike ndịa.[1]

Ebemsidee[dezie]