Phyno
Ọdịdị
Phyno
[dezie]Chibuzor Nelson Azubuike (amụrụ 9 Ọktoba 1986), mara ama dị ka Phyno Fino, bụ onye Naịjiria rapper, onye na-agụ abụ, onye na-ede abụ na onye na-edekọ ihe. Ọ malitere ọrụ egwu ya dị ka onye na-emepụta ihe n'afọ 2003, ma bụrụkwa otu n’ime ndị ama ama n’ịgba egwu n’asụsụ Igbo.
Okwu ndị ọkwurụ
[dezie]- "Ndị mmadụ na-agba m ume n'akụkụ dị iche iche. Ihe ọ bụla na-akpali ụdị egwu m."
- — Owogram
- "Ka ị na-amụtakwu, ka ị na-amakwu ya. Ka ị mara, ka ị na-etowanye."
- — Owogram
- "Otu nwoke nke na-emeso nwanyị ya dị ka ada eze na-egosi na a zụlitere ya n'aka eze nwanyị."
- — Owogram
- "A sị m na m ga-eme rap n’Igbo ka ndị mmadụ ghọta na asụsụ anyị nwekwara ike ịdị egwu."
- — The Nation, 2016
