Jump to content

Phillippa Yaa de Villiers

O sị Wikiquote


Yaa de Villiers (amụrụ na 17 February 1966) bụ onye ode akwụkwọ si mba South Africa na onye na-ese ihe na-arụ ọrụ ya na ohodovya na kwa n'mba ụwa.

Okwu Ndi O kwuru

[dezie]
  • N'ihi na a gwaghị m na e kuchiri m ruo mgbe m dị afọ iri abụọ, enweghị m okwu m ga-eji kọwaa onye m bụ na ebe m si bịa, ya mere ime egwuregwu na ide ihe ghọrọ ụzọ isi mee onwe m ma kọwaa onwem.
  • Akụkọ ihe mere eme nke mụ onwem ghọrọ ihe mgbochi nye ihe okike mu, ka mụ malitere inyocha njirimara m dị ka nwanyị ojii nke ezinụlọ ndị ọcha nakweere na apartheid South Africa. Ọ dị m ka ndị a na-achị na ndị agha na-alụ ọgụ n'ime ụbụrụ m.
  • Amalitere m ide abụ mgbe m bụ nwata, uri mbụ m bipụtara bụ mgbe m dị afọ ịrị na otú. A zụlitere m n’ụlọ na-amasị abụ na akwụkwọ, karịsịa asụsụ Bekee.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: