Peace Adzo Medie

O sị Wikiquote

"""Peace Adzo Medie""" bụ onye Ghana amụrụ Liberia na onye ode akwụkwọ akụkọ ifo na enweghị akụkọ ifo.

O kwu ndi okwuru[dezie]

  • Nkwanyere ugwu dị mkpa na ihe a na-achọsi ike na ọha mmadụ, mana ụfọdụ wulitere ya pụtara nrubeisi na ịgọnarị onwe ya, ọkachasị n'ihe gbasara ụmụ agbọghọ.
  • Akụkọ na-eme ka anyị leba anya ná ndụ ndị ọzọ, ha na-emekwa ka anyị hụ onwe anyị.
  • A nam-eji akụkọ ifo na-akụzi ihe na ọmụmụ sayensị mmekọrịta ọha na eze na m na-enwe mmasị mgbe niile ịchọpụta ihe ndị m na-arụ ọrụ na nyocha m.

Njiko mpuga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: