Patrick Chuka

O sị Wikiquote

Patrick Chuka

Patrick Chuka Patrick Chukwuka Onyejiaka, onye amara aha ya dị ka Patrick Chuka ma ọ bụ ArtistChuka, bụ onye na-ese ihe na Naijiria nke na-eji unyi na mkpịsị bọọlụ arụ ọrụ. Ọ na-esekwa mmanụ, pastel na acrylic, na-elekwasị anya na nkà ya na eziokwu na akụkụ ụfọdụ nke hyperrealism.

Ihie Ndị Ọkwụrụ[dezie]

  • “Emere m otu ihe. M sere @Beyonce site na iji mkpịsị bọọlụ 1½. Were m ọnwa 3 iji wuchaa mana m mechara mee na enwere m obi ụtọ na m mechara kesaa ya na onye ọ bụla".

[1]

Ebenside[dezie]