Patricia McFadden

O sị Wikiquote
Patricia McFadden
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịEswatini Dezie
Aha enyerePatricia Dezie
aha ezinụlọ yaMcFadden Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1952 Dezie
Ebe ọmụmụEswatini Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-akwado ikike mmadụ, sociologist, Odee akwụkwọ, educator, Onye nkwusa Dezie
onye were ọrụCornell University, Syracuse University, Smith College, Spelman College Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Botswana, University of Dar es Salaam, University of Warwick, University of Eswatini Dezie

Patricia McFadden(amụrụ 1952) bụ onye nwanyị Afrịka radical, ọkà mmụta mmekọrịta ọha na eze, onye edemede, onye nkuzi na onye mbipụta sitere na eSwatini.Ọ bụkwa onye ndọrọndọrọ na ọkammụta rụrụ ọrụ n'òtù mgbochi apartheid ihe karịrị afọ iri abụọ.


Okwu Ndị Okwuru[dezie]

  • Ndị inyom na-emepụta asụsụ ọhụrụ mgbe niile. Asụsụ na-achị achị ezughị oke ikwu ihe anyị chọrọ ikwu na ime ihe anyị chọrọ ime.

Njikọ Mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:

Patricia McFadden na Wikipedia Igbo