Patience Jonathan

O sị Wikiquote

Patience Jonathan

A mụrụ Dame Patience Faka Jonathan (née Oba') n'ụbọchị 25 Ọktoba 1957. Ọ bụ bu nwunye mbụ nke Naijiria na nwunye nke Gọvanọ Bayelsa Steeti na onye bụbu onyeisi oche nke Naijiria, Goodluck Ebele Jonathan. O jere ozi dịka odeakwụkwọ na-adịgide adịgide na Steeti Bayelsa mụrụ ya.

Ihe Ndị O Kwuru[dezie]

  • Anyị kwesịrị inwe ịhụnanya n'ebe ndị Naijiria ibe anyị nọ n'agbanyeghị mba ha.
  • Daalụ Chineke na ndị dọkịta na ndị nọọsụ na-anabata ọgwụgwọ.
  • Ọ ga-akara m mma igbu onwe m kama m ga egbu onwe m.
  • Chaị! Chaị! Chukwu dị o… enwere Chukwu n’ihe niile anyị na-eme, gaa n’ihu[1]

Edensibịa[dezie]