Jump to content

Ounsi el-Hajj

O sị Wikiquote

Ounsi el-Hajj

  • A murụ ya na 27 Julaị 1937 - 18 Febrụwarị 2014) O bụ onye na-ede uri, odeakụkọ na onye ntụgharị asụsụ Lebanon.

Okwu ndị Okwụrụ

[dezie]
  • Ịgwè ụmụ nwanyị nọ gburugburu nwoke gbajiri agbaji.

Eji m ọnụ ọchị kwuo: Ka anyị kpọọ ya Qais, onye ara Laila hụrụ n'anya. Ọgbọ wee daa jụụ.

  • A ghubeghi m na ndụ m anya dị ka anya na- ele uwe m.

Oge m hapụrụ ya, ha nwere, ha wee chuba m. Ha wee chere m, otu na-otu.

  • Anọ m n'ime ime obodo, ebe mụ amaghị, n'akụkụ osimiri.

N'agbanyeghị achị hi ọchị, ike nwoke ahụ enweghị isi agwụla m .

  • Ọ bụ n’ụlọ ochie ka nzukọ anyị mere, njakịrị m wee ghọọ ọbara.
  • Eji m ike ọgwụgwụ gbuo ha.

Anthology of Modern Arabic Poetry, p. 75

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: