Jump to content

Oscar Devereaux Micheaux

O sị Wikiquote

Templeeti:Data box

Oscar Devereaux Micheaux(January 2, 1884 - Machị 25, 1951) bụ onye odee Africa-America, onye nduzi ihe nkiri na onye mepụtara na onwe ya ihe nkiri karịrị iri anọ na anọ. Ọ bụ ezi e na ụlọ ọrụ Lincoln Motion Picture Company dị obere oge bụ ụlọ ọrụ ihe nkiri mbụ nke ndị ojii na-eme ihe nkiri nwe ma na achikwa,A na-ewere Micheaux dị ka onye mbụ na-eme ihe nkiri n'Africa-American, onye ama ama na e mepụta ihe nkiri agbụrụ, ma a kọwara ya dị ka "onye na-eme ihe nkiri Africa-American kasi aga nke ọma na ọkara mbụ nke narị afọ nke iri abụọ. Ọ mepụtara ma ihe nkiri dị jụụ na ihe nkiri nwere ụda.

Okwu okwuru

[dezie]
  • M kere ihe nkiri The Birth of a Nation n'onwe m dị ka nzaghachi nye enweghị ntụkwasị obi ọha na eze juru ebe niile mgbe Agha Ụwa Mbụ gasịrị.
  • Nsonaazụ m… nwere ike ịdị warara mgbe ụfọdụ, n'ihi ikekwe n'ihi ọnọdụ ụfọdụ nwere oke, nke m gbalịsiri ike igosipụta, mana n'ọnọdụ ndị ahụ nwere oke, eziokwu bụ njirimara kacha si. Ọ bụ naanị site n'igosi akụkụ nke agbụrụ ndị ahụ e gosipụtara na foto m, na ìhè na ndabere nke ezi ọnọdụ ha, ka anyị nwere ike ibuli ndị nke anyị elu. Mmụọ nke Booker T. Washington na-ejupụtakwa m n'ịkụnye àgwà ụgha n'ahụ onwe anyị, ime onwe anyị ihe anyị na abughi.

Njikọ mpuga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: