Osa Seven

O sị Wikiquote

Osa Seven

Osa Seven Osa Okunkpolor, nke a maara dị ka Osa Seven, bụ onye na-ese ihe osise Naijiria, onye nrụpụta ika na onye nrụpụta GFX. Ọrụ ya sitere na eserese nke ihe osise akara ngosi ruo na onyonyo mara mma, ụdị ika, nka nkịtị, na atụmatụ nka agbụrụ.

Okwu Ndị Ọkwụrụ[dezie]

  • Mgbe m bụ nwata, ọ na-esiri m ike ise foto ndị m chere, ọ na-atọkwa m ụtọ ịkọ akụkọ site n'ihe m mere. Abụ m nwantakịrị ihere, nka bụkwa ụzọ m si ekwupụta uche m.

[1]

Ebenside[dezie]