Gaa na ọdịnaya

Oprah Winfrey

Sitere na Wikiquote
I believe that every single event in life happens in an opportunity to choose love over fear.

Oprah Gail Winfrey (amụrụ n'abalị iri abụọ na itolu, n'ọnwa Jenụwarị afọ 1954) bụ onye nwe mgbasa ozi na Amerịka, onye na-akwado ihe ngosi okwu, onye na-eme ihe nkiri, onye na-emepụta ihe nkiri, na onye na-eme ihe nkiri nwere Obi mmadụ.


Okwu ndị o kwuru

[dezie]
ọ dị m ka Ụbọchị ọhụrụ.
A maram ebe ebum n'obi m di, Amakwara m ka m si emepụta ya. Ebum n'obi m bụ igbanwe echiche nke ndị mmadụ.

1996–1998

[dezie]
  • Akwụsịla m oyi iri achịcha ọzọ!
  • Aga m anọgide na-eji olu m eme ihe. Ekwenyere m site na mbido na ikpe bụ mgbalị iji mechie m ọnụ, esi m n'aka ndị lụsoro ọgụ ma nwụọ iji nwee olu n'obodo a. Ajụkwara m ka a ghara ịkpụchi m ọnụ.
    • "Oprah: 'Free speech rocks' " in CNN (February 26, 1998)
  • Akam n'ezere iri hamburger.
    • "Oprah: 'Free speech rocks' " in CNN (February 26, 1998)
  • Anaghị m eche echiche banyere ihe m chọrọ. Ọ bụ maka ihe m chọrọ inye ndị ọzọ.
    • As quoted in The Money Adventure (1998) by Egbert Sukop, p.128
  • Ọ dị m ka ụbọchị ọhụrụ.

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: