Onyinye Ough
Ọdịdị
Onyinye Ough' bụ onye odee, ọkà okwu na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị. Ọ bụ onye isi oche nke Step up for Social Development and Empowerment in Nigeria, otu òtù na-abụghị ndị gọọmenti na-emegide nrụrụ aka na-eji ịkọ akụkọ na-akụziri ndị na-eto eto Naijiria banyere ụdị nrụrụ aka dị iche iche na mmetụta ya na ọha mmadụ.
Okwu Ndi Okwuru
[dezie]
- "Ekwenyesiri m ike na anyị nwere olileanya ịlụso nrụrụ aka nke ọma na Nigeria."
- "Anyị kwesịrị ịkwụsị ịnakwere na ime emume akụ na-enweghị nkọwa."
Njikọ mpụga
[dezie]- Ederede Onyinye Ough na Wikipedia Bekee.
- Ederede [[wikiquote:|Onyinye Ough]] na Wikiquote.