Onyeka Onwenu

O sị Wikiquote

Onyeka Onwenu

Onyeka Onwenu (amuru 31 Jenuarị 1952) bụ onye Naijiria na-agụ egwu/onye na-ede abụ, onye na-eme ihe nkiri, onye na-akwado ikike mmadụ, onye na-akwado ọha mmadụ, onye nta akụkọ, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, na onye bụbu onye ọka ikpe usoro X Factor.

Ihe Ndị O kwuru[dezie]

  • Mgbe ị dara, ị ga-ebili. Mụta nkuzi gị, bilie ma na-aga n'ihu nke ukwuu
  • Kpachara anya maka ihe ị na-ebi maka ụmụ ụmụ. Ọ bụrụ na ịnweghị ike inye ihe kacha mma, apụla n'ihi na ihe ị dekọrọ ga-adịru ogologo oge, yabụ ị ga-enye ya nke kacha mma.
  • Desa nka gị gburugburu n'ihe nwere ezi mpụtara ihe, ọ bụghị naanị ibugharị ike, bịakwa bụrụzie naanị ụmụnwanyị na-eme nke a, ụmụnwoke anaghị ebugharị ihe ọ bụla.

Edensibịa[dezie]

<ref>https://refinedng.com/thursday-thoughts-10/<\ref>

<ref>https://guardian.ng/life/meaningful-lyrics-will-remain-evergreen-onyeka-onwenu-advises/<\ref>