Onome Ebi

O sị Wikiquote

gbasara ya[dezie]

Onome Ebi (amuru ya na 8 Mee n'afọ 1983) ọ bu onye okachamara n'egwuregwu bọọlụ Naijiria nke na-egwu egwu dị ka cen[1]tre-back maka ọgbakọ Naịjirịa Abia Angels na otu mba ụmụ nwanyị Naịjirịa. N'afọ 2023 ọ ghọrọ onye egwuregwu bọọlụ Afrịka mbụ, nwoke ma ọ bụ nwanyị, ga-egwu na asọmpi Iko Mbaụwa isii nke FIFA.

Okwu Okwuru[dezie]

Nghọta nke ịlaghachi n'òtù ọbọdọ anyị, ihe mgbaru ọsọ m chere na ọ gaghị ekwe omume mgbe ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ afọ 13 ná mba ọzọ gasịrị, emezuwo.