Omawumi

O sị Wikiquote

Omawumi Megbele, onye eji aha ogbo ya bụ Omawumi were mara, bụ onye Naijiria na-agụ abụ na onye na-eme ihe nkiri nke agbụrụ Itsekiri Ọ bụ onye nnọchianya maka Globacom, Konga.com, na Malta Guinness. O sokwa na mkpọsa a kpọrọ "Bilie na ike nke Africa".

Okwu ndi okwuru[dezie]

  • ""Alụmdi na nwunye abụghị ihe m ga-eme ngwa ngwa na m bu n'obi ibi ndụ na agaghị m ada maka nrụgide nke alụmdi na nwunye n'ihi na ọ bụrụ na m mee ya na n'ikpeazụ ihe na-agahie otu ndị ahụ ọ jụrụ m ihe mere na m ejighị oge m.""

<ref>https://quotestats.com/topic/omawumi-megbele-quotes/<ref>

Ebenside[dezie]