Olu Jacobs

O sị Wikiquote


Olu Jacobs[dezie]

Oludotun Baiyewu Jacobs, (amuru 11 Julaị 1942), onye amara dika Olu Jacobs, bu onye omere na onye isi ihe nkiri Naijiria. O meela n'ọtụtụ ihe nkiri telivishọn Britain na ihe nkiri mba ụwa. Ọtụtụ ndị toro Olu Jacobs dị ka otu n'ime ndị na-eme ihe nkiri Africa kacha ukwuu na ọgbọ ya.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • A ga-enwe ihe ịma aka mgbe niile n'agbanyeghị ụzọ i si tụgharịa. Ọ bụ maka otu i si eche ha ihu.
  • Ịhụnanya n'onwe ya zuru okè ma ndị hụrụ ya n'anya ezughị okè. Ịhụnanya siri ike karịa nrụgide nke izu okè.
  • Anyị aghaghị ịbụ ezigbo ndị nlekọta nke oge, nkà, onyinye na ohere ndị Chineke nyefere anyị n'aka.
  • Nsogbu ndị a na-enwe ná ndụ na-abịa mgbe anyị na-agha otu ihe ma na-atụ anya iweta ihe dị nnọọ iche.

Ebenside[dezie]

https://quotes.ng/authors/olu-jacobs/1019/