Olivette Otele

O sị Wikiquote
Olivette Otele
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịFrance Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1970 Dezie
Ebe ọmụmụKameroon Dezie
Ọrụ ọ na-arụhistorian, professor Dezie
ụdị ọrụ yaákíkó mbu, history of slavery Dezie
onye were ọrụBath Spa University, Université Sorbonne Paris Nord, University of Bristol Dezie
ebe agụmakwụkwọParis-Sorbonne University - Paris IV Dezie
Onye òtù nkeRoyal Historical Society, Learned Society of Wales, Black Female Professors Forum Dezie
Ihe nriteFellow of the Royal Historical Society, BBC 100 Women, Fellow of the Learned Society of Wales Dezie
Academia.edu profile URLhttp://univ-paris13.academia.edu/OlivetteOtele Dezie

Olivette Otele (amụrụ na 1970) bụ onye ọkọ akụkọ ihe mere eme na onye prọfesọ nnyocha na SOAS na London. Ọ bụbu Prọfesọ nke akụkọ ihe mere eme nke ịgba ohu na Mahadum Bristol. Ọ bụ osote onye isi oche nke Royal Historical Society, na Onye isi oche nke Bristol's Race Equality Commission. Ọ bụ ọkachamara na njikọ dị n'etiti akụkọ ihe mere eme, ebe nchekwa, na geopolitics n'ihe metụtara akụkọ ndi ọchịchị kolonialu na mba France na Briten. Ọ bụ nwanyị ojii mbụ a họpụtara ịbụ onye isi oche ọka nkụzị na ngalaba History na mba United Kingdom

Okwu ndi o kwuru[dezie]

  • O ziri ezi ikwere na ịdị mma nke ndị mmadụ. Na-eme ihe ị na-eme; irụsi ọrụ ike, ịhụ n'anya, ichị ọchị, igbaghara na ime ihe ị nwere ike agaghị agbanwe ụwa niile, mana ọ ga-agbanwe gị maka ihe kacha mma.
  • Ndịiche abụghị naanị inwe onye ojii ebe a na ebe ahụ. Ọ bụ banyere ebe ha nwere ike inwe ụdị mmetụta na ike, ma kwuo otú ihe kwesịrị isi na-aga.

Njikọ Mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: