Olajumoke Oduwole

O sị Wikiquote

Olajumoke Oduwole

Olajumoke Oduwole A mụrụ Jumoke Oduwole na steeti Lagos no na Naijiria ebe ọ gụrụ akwụkwọ praịmarị na sekọndrị. Ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Lagos na ọkwa nke abụọ nke elu LL.B nzere Law from]] na 1998 wee kpọọ ya na Nigerian Bar na 1999.

Ihie Ndị Ọkwụrụ[dezie]

  • Dịka onye nwe azụmaahịa, a ga m asị, Rụọ Nroooo!!!! Ha na-emezu!!!! Nroooo!!! Ị ga-enweta ya! Mana ị ga-agbasi mbọ ike, gee ntị karịa, nọrọ na-elekwasị anya ma dịrị njikere ime ọtụtụ mgbanwe !!!


[1]

Ebenside[dezie]