Olajumoke Akinjide
Ọdịdị
Olajumoke Akinjide (amụrụ n'abalị anọ nke ọnwa Ọgọọst afọ 1959) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa si na Oyo Steeti, Naịjirịa. Ọ bụ Minista nke Steeti maka Federal Capital Territory (FCT) nke Onyeisi ala Naịjirịa bụ, Goodluck Jonathan họpụtara n'ọnwa Julaị afọ 2011 ka ọ jee ozi na kabineti nke Naịjirịa.
Okwu ndị o kwuru
[dezie]- Ọfụma, National Mandate Group na-agagharị na Oyo Steeti niile na-eme mkpọsa, na-achọ nkwado maka Atiku na maka PDP. Ya mere, ee, anyị na-arụsi ọrụ ike. Anyị na-enwe ọganihu.
- Kedu ka Mandate Group si eme? Oloye Jumoke Akinjide (Onye bụbu Minista nke Steeti FCT) na #TheConversation na Oluwaseun Akinola. Ajụjụ Ọnụ Na Ndụ, Facebook. 18th Jenụwarị, 2023.
