Okey Ndibe
Ọdịdị
Okey Ndibe Okey Ndibe bu onye na-ede edemede nakwa ode akwukwo ndoro-ndoro ochichi.
Okwu ndị Ọkwụrụ
[dezie]- Cheta nke a: akụkọ a na-aghaghị ịkọ anaghị agbaghara ịgbachi nkịtị. Okwu bụ ọnụ ji akụkọ.
- I weere aka gi de okwu, ma uche-gi kpochapurum.
- Ịmara na-adị mma mgbe ụfọdụ, mana inwe amamihe ịkweta na ihe ị na-apụghị ịma ka mma.
- Onye maara ihe na-eji anya ya hie ụra, meekwa ka ntị ya na-amụ anya.