Gaa na ọdịnaya

Ohemaa Mercy

Sitere na Wikiquote

Mercy Amoah nke a na-akpọ Ohemaa Mercy bụ onye ozi egwu Oziọma nke Ghana na onye na-ede abụ. A mụrụ ya na 7th nke Septemba 1977 wee nweta ọtụtụ ihe nrite ma na Ghana na esenidụt.

Okwu ndi Okwuru

[dezie]
  • "Ekelere m Chineke maka ndụ Kwabena Kwabena, ahụrụ m ya n'anya nke ukwuu. A bịa n'ịde abụ ọ mara ezigbo mma".
  • Agaghị m ekweta ma mmadụ gwa m mana amaara m na Jizọs kụrụ ihe n'ime m mana amaghị m na ọ ga-erute ọkwa a."

mpụga njikọ

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: