Obinna Okwodu

O sị Wikiquote

Obinna Okwodu

Obinna Okwodu Okwodu bụ onye Harambean na onye ọchụnta ego Afrịka a mụrụ na United States mana tolitere na Lagos, Nigeria. O mechara kwaga Winchester College na England wee gaa Cambridge, MA maka Mahadum na Massachusetts Institute of Technology.

Ihe Ndị O kwuru[dezie]

  • "Ekwela echiche, jụọ ajụjụ. Nyochaa ahịa tupu ịbanye na ya."

[1]


Ebenside[dezie]

  1. www.peoplehum.com/blog/13-young-entrepreneurs-in-nigeria-to-look-out-for