Ntebogang Ratshosa

O sị Wikiquote

Ntebogang Ratshosa (1882–1979) bụ motshwareledi (onye ọchịchị) nke BaNgwaketse, otu n'ime agbụrụ asatọ nke Botswana nke oge a, site na 1924–1928. Ọ bụ nwanyị mbụ jere ozi na Kansụl Ndụmọdụ Native nke Botswana.

Ihe okwuru[dezie]

  • Ọgaranya na ogbenye ka ewetara gi; a na-egosikwa gị ndị ụgha. Ihe ọ bụla ọ bụ, onye ọ bụla bụ nke gị, ha dị ka ndị nwunye nke otu nwoke-ndị nwunye nke otu nwoke ahụghị ibe ha n'anya, ndị nwunye gị ndị a ga-adịkwa otú ahụ.


Okwu mepụta[dezie]