Nnenna Kalu Makanjuola

O sị Wikiquote

Nnenna Kalu Makanjuola

Nnenna Kalu Makanjuola A mụrụ na London, Nnenna nọrọ afọ ntolite ya na Nigeria. Mgbe ọ bụ nwata, ọgụ nna ya na-alụ na ọrịa obi na ihe mgbochi ndị ọ zutere ịchọta nlekọta kwesịrị ekwesị na Nigeria hapụrụ ya mmetụta miri emi na nke na-adịgide adịgide. N'ezie, ọ bụ nke mbụ o lere ọrịa anya n'ụzọ ahụike ọha na ahụmahụ ahụ mere ka ọ nwee ọchịchọ siri ike inyere ndị Nigeria ibe ha aka imeziwanye ahụ ike ha.

Ihie Ndị Ọkwụrụ[dezie]

  • Ghandi kwuru na ọ kacha mma, "Enwere m ọtụtụ ihe m ga-arụzu taa na m ga-atụgharịrịrị awa abụọ kama ịtụgharị uche otu."
  • Nkwenye na ozi m.


[1]