Jump to content

Nkiru Njoku

O sị Wikiquote
Screen shot from MTV Shuga Alone Together Ep. 52 directed by Njoku

Nkiru Njoku bụ onye Naijiria na-ede ihe onyonyo, onye ode akwụkwọ na onye na-emepụta vidiyo. Ọ bụ onye isi ode akwụkwọ M-net's Tinsel, ncha Naijiria malitere ịgbasa n'afọ 2008.

OKWU NDI OKWURU

[dezie]
  • “ị zuru oke ọbụna di mgbe ị na-adịghị mma” bu okwu eji Mara ya.
  • Dịka nwatakịrị nwanyị, ị kwenyere n'ezie na onwe gị adịghị ike karịa ndị ikwu gị nwoke, ndị enyi gị, ndị klas gị.
  • Ọ nweghị ihe dị njọ na ịbụ onye ngosi ma ọ bụ onye na-eme ihe nkiri, mana ọ bụrụ na ị nwere mmasị na akụkụ teknụzụ ndị ọzọ nke ọrụ ahụ, ịkwesịrị ịnakwere ihe ahụ ị na-atụ egwu.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:

Nkiru Njoku na Wikiquote Bekee