Nkem Owoh

O sị Wikiquote

Nkem Owoh[dezie]

Nkemowoh

Nkem Owoh bụ onye omere na onye na-akpa ọchị na Naịjirịa N'afọ 2008, ọ meriri ihe nrite ihe nrite African Movie Academy Award maka "Onye na-eme ihe nkiri kachasị mma n'ime ọrụ ndu" maka ọrụ ya na ihe nkiri Naijiria Stronger than Pain.

Ihe Ndị O kwuru[dezie]

  • Ị bu nwa akwụkwọ turu ugo gụcha akwụkwọ n'afọ iri atọ na ise, mana inweghi ọrụ ị soro Lil'Wayne na-agụ "E nweghị m nsogbu..." ndụ gị nọ na SOS.
  • Ama m na ego anaghị azụta obi ụtọ mana ọ ga-akara m mma ịkwa ákwá na Ferrari.
  • Ọkụkụ nwere ike ịdị ndụ otu ọnwa na-enweghị isi ya. Nke ahụ abụghị ihe, onyeisiala na-adị ndụ afọ 8 na-ejighi nke ya na # Nigeria[1]

Edensibịa[dezie]