Nikki Laoye

O sị Wikiquote
Nikki Laoye
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoNikki Laoye Dezie
Aha ọmụmụNikki Laoye Dezie
Aha enyereNikki, Oyenike Laoye Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya19 Disemba 1980 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Ibadan Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2005 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
akara ndekọWahala Media Entertainment Dezie
mba osiNaijiria Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Oyenike Laoye: (amụrụ 19 Disemba 1980 na Lagos Niajiria), nke a maara nke ọma dị ka Nikki Laoye, bụ onye na-edekọ ihe na Naijiria, onye na-agụ egwú, onye na-elekọta mmadụ, onye na-ede abụ, onye na-agba egwu na onye na-eme ihe nkiri mgbe ụfọdụ.

Okwu okwuru[dezie]

  • Amụtala m na mmadụ nwere ike ‘gbanwee’ usoro ya na ụdị ya mana mmadụ ekwesịghị ịgbanwe ụkpụrụ ya bụ isi.
  • Mmadụ kwesịrị ịbụ onye eziokwu mgbe niile. Ọ dịghị ihe na-adịru mgbe ebighị ebi na ọ dịghị ihe na-eme ma ọ bụ na-anwụ anwụ. Ọzọkwa, mmadụ kwesịrị iji mmekọrịta kpọrọ ihe mgbe niile.

Njikọ mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: