Jump to content

Neec Nonso

O sị Wikiquote

Neec Nonso (amụrụ 24 Ọktoba 1990) bụ onye omenkà Naijiria na-arụ ọrụ na ngalaba nke eziokwu augmented (AR), foto na ịse ihe nkiri. A maara ya maka ọrụ ya akpọrọ ekeresimesi na uwe, bụ nke gbadoro anya na ncheta nwata nke emume ekeresimesi n'ime obodo Naijiria.

Ọkwụ ndị Ọkwụrụ[dezie]

  • Echiche izugbe bụ na ndị Lagos na-arụsi ọrụ ike (ma ha na-adịkwa n'ezie). Ma mgbe m kwuru na ndị Lagos, n'ezie ị maara na Lagos nwere ọnụ ọgụgụ dị ukwuu site na obodo niile dị na mba ahụ, na ọtụtụ ndị na-emepụta ihe na-achọ ịga ebe ahụ, ọ dịkarịa ala iji gosipụta nkà ha.

njikọ mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: