Jump to content

Natasha Akpoti

O sị Wikiquote

Natasha Hadiza Akpoti (amụrụ ya na onwa 9 Disemba n'afọ 1979) ọ bụ onye ọka iwu Naijiria, onye ọchụnta ego na-elekọta mmadụ na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị. Ọ gbara ọsọ ịzọ ọkwa Senator for Kogi Central Senatorial District under Social Democratic Party (SDP) n'afọ 2019. Ọ zọọrọ na 2019 Kogi Steeti Gubernatorial Election nke e mere na 16 November 2019. Ọ bụ onye guzobere Builders Hub Impact Investment. Mmemme (BHIIP).

Okwu Okwuru

[dezie]
  • Naanị okwu agaghị eme ka ntuli aka ga-aga nke ọma na ị ga-agarịrị usoro ntuli aka iji pụta dị ka onye ndu tupu ị nwee ike ijide mkpịsị akwụkwọ na uwe ikike iji chọpụta ihe ọdịnihu gị ga-abụ.

echiche na Eletrọnịkị ịtụ vootu N'ozuzu, ekwenyere m na a ga-enwe mgbanwe nke akụkọ na m dị njikere ịbụ akụkụ nke ndị na-eto eto. Mụ onwe m ike gwụrụ m nke chi a, ụzọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị dị oke ọnụ, n'agbanyeghị otú echiche gị si dị mma, ọ dịghị mkpa n'ezie n'ihi na ndị mmeri na-ekpebi mgbe niile ọbụna tupu ntuli aka.

  • N'ozuzu, ekwenyere m na a ga-enwe mgbanwe nke akụkọ na adị m njikere isonye na ndị na-eto eto. Mụ onwe m ike gwụrụ m nke chi a, ụzọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị dị oke ọnụ, n'agbanyeghị otú echiche gị si dị mma, ọ dịghị mkpa n'ezie n'ihi na ndị mmeri na-ekpebi mgbe niile ọbụna tupu ntuli aka.

Njiko Mpuga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: