Naomi Osaka

O sị Wikiquote
Naomi Osaka (2020)

Naomi Osaka(大坂 なおみ, Ōsaka Naomi, aha ya na asụsụ Japanese: [oːsaka naomi], onye amuru na-eshi 16 n'onwa Ọktoba n'afọ 1997) bụ onye ọgba bọl nke a na-akpọ Tennis.

Ihe ndị okwuru[dezie]

  • Mgbe ọ bụla m nwere ebumnuche, m na-achọta mgbe niile ụzọ m ga-esi mezuo ya.
  • Amaghị m n'ezie ka esi akpa àgwà ka Japanese ma ọ bụ Haitian ma ọ bụ onye America. Mgbe niile, ana m akpa àgwà dị ka m.
  • Onye ọ bụla nọ m gburugburu na-atụkwasị m obi karịa ka m nwere n'onwe m.[1]

Ebemsidee[dezie]