Nana Aba Anamoah

O sị Wikiquote

Nana Aba Anamoah|Nana Aba Anamoah(amuru ya n'ọnwa June 19, n'afọ 1980) Ọ bu onye mgbasa ozi ndi Ghana ma ugbua onye isi njikwa nke GHOne TV na Starr 103.5 FM.

Okwu ndị okwuru[dezie]

  • Ndị na-egbu nnukwu mmadụ anaghị emefusị ngwa agha na ndanda ... mgbe Chineke tinye gị mmanụ ya, ị na-ahọrọ agha gị. Họrọ agha gị. Ọ bụghị agha ọ bụla ị na-alụ.
    • [1], Adomonline.com (n'ọnwa January 20, n'afọ 2020)
  • Ọdụm anaghị anabata frogs.
    • [2] , Eddie Mensa (n'ọnwa 4 Ọgọst n'afọ 2021)