Naledi Pandor

O sị Wikiquote

Grace Naledi Mandisa Pandor (née Matthews; amụrụ ya na 7 Disemba afọ 1953) ọ bu onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa, onye nkuzi na agụmakwụkwọ na-eje ozi dị ka onye minista na-ahụ maka mmekọrịta mba ụwa na imekọ ihe ọnụ kemgbe afọ 2019. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye otu nzuko omeiwu (MP) maka African National Congress (ANC) kemgbe afọ 1994.

Okwu ndị o kwuru[dezie]