Gaa na ọdịnaya

Muthoni Likimani

Sitere na Wikiquote
Muthoni Likimani (2014)

Muthoni Likimani  (amuru n'afọ 1926) bụ onye Kenyan na-eme ihe na odee, onye bipụtala akwụkwọ akụkọ ifo na nke na-abụghị akụkọ ifo, yana akwụkwọ ụmụaka. Na ọrụ ya ọ bụkwa onye mgbasa ozi, onye na-eme ihe nkiri, onye nkuzi na onye mbipụta. Ọ bụ eze nwanyị ịma mma Kenya mbụ, onye Afrịka mbụ hiwere ụlọ ọrụ mmekọrịta ọha na eze na Kenya na otu n'ime nwanyị mbụ na-ede akwụkwọ na mba ahụ.

Okwu ndị Okwuru

[dezie]

Njikọ mpuga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:
Commons
Commons
Wikimedia Commons nwere midia gbásárá: