Muniba Mazari

O sị Wikiquote

Muniba Mazari Baloch , onye amuru na mkpuru ubochi ato na onwa Marchi n'afo 1987, a na-akpokwaya odogwu nke Pakistan, bukwa onu na-ekwuchitere ndi onweghi ka oha ha, onye nhazi, onye okwanka,onye ogu egwu, onye na-enye okwu agbamume, onye anaghi agaijemaka ihe mberede okporo uzo mgbe odi afo iri abuo na otu.


Ihe ndi okwuru[dezie]

  • Ufodu ogwunwa chiputara madu ukwu na ezi.
  • I bu odogwu ji ndu gi, ndi odogwu anaghi agbakata ghari.
  • Ndi ji ihu ochi na-alu agha diri ha ka m na-akpo ndi mmeri.[1]


Ebemsidee[dezie]