Moyo Lawal

O sị Wikiquote
Moyo Lawal
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa, ụlọ ọrụ ntụrụndụ Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereMoyo Dezie
aha ezinụlọ yaLawal Dezie
Ebe ọmụmụBadagry Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos Dezie
ogo mmụtabachelor's degree, Bachelor of Arts Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ọrụ ama amaTinsel (TV series), Super Story, Jenifa's Diary, Ịnọ Nwee Nleanya Dezie
Ihe nriteBest of Nollywood Awards Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Moyo Lawal' amuru na obodo mepere emepe Badagry na Lagos, Naijirịa bu onye omee Nollywood. O nwetara ihe nrite "Revelation of the Year" na Best of Nollywood Awards na 2012.

Okwu okwuru[dezie]

  • Idokwa mma ndigide ahụ bụ azụmahịa siri ike o
  • M gwa ndị mmadụ ka ha rie tomato, ha ga-asị na m na-agha ụgha. Bee tomato taa, akpụkpọ ahụ gị ga-egbuke egbuke
  • Abụ m otu n'ime ndị ahụ na-agaghị eme ihe ọ bụla ruo mgbe ọ zuru oke ma ọ bụ zie ezi. Echere m na nke ahụ na-akọwa ihe kpatara na m ka na-alụbeghị di. Ọ bụrụ na ị na-eme nhọrọ na-ezighị ezi, ị ga-ejedebe na nrọ gị kacha njọ
  • N’eziokwu, enweghị m ohere iche na m alụbeghị di. Naanị mgbe m na-echeta na m na-alụbeghị di bụ mgbe papa m jụrụ m banyere ndụ onwe m, ndị ezinụlọ anyị na-ajụkwa m mgbe mgbịrịgba agbamakwụkwọ ga-ada. Enwerem ọtụtụ ndị n'elekọtam na ekelekwa ruo mgbe ebighị ebi karịsịa ndị fanụ m
  • he nweta na-ewu ewu anaghị atụ m egwu ọzọ, echere m na emechaala m akpụkpọ ahụ siri ike nke onye ọ bụla na-arịọ m ka m too, ma ọ were m ruo mgbe ebighị ebi n'agbanyeghị.
  • mpaghara anyi nọọ jọrọ njọ na arụrụ arụ nke mere na nwanyị ike gwụrụ ịrahụ naanị ya n'asọ ntị oyi ụra . . . Unu na-aghọta na unu kwesịrị ịdị na-ehi naanị gị ruo mgbe ị lụrụ abi . . . Ma gịnị ka m ga-eme ugbu a.

ike agwụlam ịrahụ naanị m

  • Ị na-eche ihe ị chọrọ n'ezie, ihe ga-enye gị ọṅụ n'ezie? Ọ bụghị ihe ndị ọzọ chọrọ , mana ihe ị chọrọ?
  • Ihe ndịm na-enweghị ike ịnagide mebiri obi m na mmụọ m. O gburu m n'ezie mana o dozi ọhụụ . Enwere m olileanya na otu ụbọchị, onye pụrụ iche m nwere ike ido onwem n'okpuru ya, onye m na-apụghị ibi ndụ ma ọ bụrụ na ọ nọghị ga-achọta m ma merie egwu m. N'ihi na ugbu a, enwere m nnọọ obi ụtọ na m na-eme m na itinye uche n mbụ ya ná ndụ m.

Njikọ mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: