Jump to content

Monica Wilson

O sị Wikiquote
Monica Wilson
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Aha ọmụmụMonica Hunter Dezie
aha enyereMonica Dezie
aha ezinụlọ yaWilson, Hunter Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya3 Jenụwarị 1908 Dezie
Ebe ọmụmụLovedale Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya26 Ọktoba 1982 Dezie
Ebe ọ nwụrụHogsback Dezie
Dị/nwunyeGodfrey Wilson Dezie
nwaFrancis Wilson Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụanthropologist Dezie
ụdị ọrụ yasocial anthropology Dezie
onye were ọrụUniversity of Cape Town Dezie
ebe agụmakwụkwọGirton College Dezie
Ihe nriteFellow of the Royal Anthropological Institute of Great Britain and Ireland Dezie

Monica Wilson, nwa Hunter (3 Jenụwarị 1908 - 26 Ọktoba 1982) bụ ọkà mmụta gbasara mmadụ na South Africa, bụ onye prọfesọ nke mmụta gbasara mmekọrịta mmadụ na ibe ya na Mahadum Cape Town.


Okwu Ndi Okwuru

[dezie]
  • M na-akọwa ihe ịga nke ọma site na ọdịmma m na ihe ùgwù nke ibi ndụ na-adabere na ọnọdụ nke jupụtara na nhọrọ na nnwere onwe nke nhọrọ ibi ndụ m dabere na ihe kacha mma maka m.
  • Abụghị m onye nzuzu, anaghịkwa m eleda ahụmahụ onye ọ bụla anya, naanị m n’onwe m ahụbeghị ịkpa ókè na echiche bụ́ na a chọghị m ebe a.

Njiko Mpuga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: