Jump to content

Mohammed Hamza

O sị Wikiquote

Mohamed Hamza (amụrụ 11 Septemba 2000) bu onye Egypt n'egwuregwu fence nke gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Princeton. Ọ sọrọ mpi ịnọchite anya Egypt na ihe omume egwuregwu foil ụmụ nwoke nke òtù n'asọmpi Summer Olympics 2016 nakwa na nke òtù na nke n'otu n'otu na asọmpi foil ụmụ nwoke na Summer Olympics 2020.

Ọ gara ụlọ akwụkwọ Awty International dị na Houston, Texas.

Ọ ritere otu n'ime ihe nrite ọla na egwuregwu foil nke ụmụ nwoke na 2022 Mediterranean Games nke emere na Oran, Algeria.

Okwu Ndi O Kwuru

[dezie]
  • Anọgideziri m na-elekwasị anya na ọtụtụ ọzụzụ nke m nọ na-enye onwe m ma ghara ịhapụ ihe m chọrọ inwetazu n'ihi na anyị enweghị asọmmpi ọ bụla n'afọ ahụ. Ma mgbe m leghachiri anya azụ ugbu a (2021), echere m na ọ kwalitere echiche m mgbe m rutere n'egwuregwu Olympic. E nwere ụdị ọnụnụ-ọkụ na mkpali pụtara n'ime m nke m na-aghọtaghị na ọ dị adị n'ime m na mbụ.
    • Mgbe a gbara ya ajụjụ ọnụ na mmeri o nwetachara n'afọ 2021 [1]

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: